16 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lee, ana m edo otu nkume+ na Zayọn ka ọ bụrụ ntọala,+ bụ́ nkume kwesịrị ntụkwasị obi,+ nkume nkuku dị oké ọnụ ahịa+ nke ntọala siri ike.+ Ọ dịghị onye na-enwe okwukwe na ya nke ụjọ ga-atụ.+