Aịzaya 51:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-etinye okwu m n’ọnụ gị,+ m ga-emekwa ka ndò nke aka m kpuchie gị,+ iji mee ka eluigwe guzosie ike,+ tọọkwa ntọala ụwa,+ wee sị Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+ Matiu 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+ 1 Ndị Kọrịnt 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na mmadụ ọ bụla apụghị ịtọ ntọala ọzọ+ karịa nke a tọworo, nke bụ́ Jizọs Kraịst.+ Ndị Efesọs 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 e wukwasịkwara unu n’elu ntọala+ nke bụ́ ndịozi+ na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs n’onwe ya bụ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala.+
16 M ga-etinye okwu m n’ọnụ gị,+ m ga-emekwa ka ndò nke aka m kpuchie gị,+ iji mee ka eluigwe guzosie ike,+ tọọkwa ntọala ụwa,+ wee sị Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+
18 Ana m asịkwa gị, Ị bụ Pita,+ ọ bụkwa n’oké nkume a+ ka m ga-ewukwasị ọgbakọ m, ọnụ ụzọ ámá nke Hedis+ agaghịkwa aka ya ike.+
20 e wukwasịkwara unu n’elu ntọala+ nke bụ́ ndịozi+ na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs n’onwe ya bụ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala.+