Aịzaya 66:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ònye nụtụrụla ụdị ihe a?+ Ònye hụtụrụla ụdị ihe ndị a?+ À ga-amụ ala+ n’otu ụbọchị+ site n’ime oké mgbalị? Ka à ga-amụ mba+ n’otu mgbe?+ N’ihi na ime mere Zayọn, ọ mụwokwa ụmụ ya ndị ikom. Aịzaya 66:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “N’ihi na dị ka eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ nke m na-eke ga-adịgide n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru, “otú a ka ụmụ unu+ na aha unu ga-adịgide.”+ Mkpughe 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M wee hụ eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ;+ n’ihi na eluigwe mbụ+ na ụwa mbụ+ agabigawo, oké osimiri+ adịkwaghị.
8 Ònye nụtụrụla ụdị ihe a?+ Ònye hụtụrụla ụdị ihe ndị a?+ À ga-amụ ala+ n’otu ụbọchị+ site n’ime oké mgbalị? Ka à ga-amụ mba+ n’otu mgbe?+ N’ihi na ime mere Zayọn, ọ mụwokwa ụmụ ya ndị ikom.
22 “N’ihi na dị ka eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ nke m na-eke ga-adịgide n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru, “otú a ka ụmụ unu+ na aha unu ga-adịgide.”+
21 M wee hụ eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ;+ n’ihi na eluigwe mbụ+ na ụwa mbụ+ agabigawo, oké osimiri+ adịkwaghị.