Ezra 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye ọ bụla n’ime unu, n’etiti ndị ya niile, ka Chineke ya nọnyere ya.+ Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, ma wughachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel—ọ bụ ya bụ ezi Chineke+—bụ́ ụlọ dị na Jeruselem.+ Ezra 2:64 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 64 Ọgbakọ ahụ dum, dị ka otu ìgwè,+ dị puku mmadụ iri anọ na abụọ, narị atọ na iri isii,+ Mkpughe 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M wee hụ eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ;+ n’ihi na eluigwe mbụ+ na ụwa mbụ+ agabigawo, oké osimiri+ adịkwaghị.
3 Onye ọ bụla n’ime unu, n’etiti ndị ya niile, ka Chineke ya nọnyere ya.+ Ya lawa Jeruselem, nke dị na Juda, ma wughachi ụlọ Jehova bụ́ Chineke Izrel—ọ bụ ya bụ ezi Chineke+—bụ́ ụlọ dị na Jeruselem.+
21 M wee hụ eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ;+ n’ihi na eluigwe mbụ+ na ụwa mbụ+ agabigawo, oké osimiri+ adịkwaghị.