Nehemaya 7:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 Ọgbakọ ahụ dum, dị ka otu ìgwè, dị puku mmadụ iri anọ na abụọ, narị atọ na iri isii,+ Jeremaya 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m chịkọta ndị fọdụrụ n’ime ha,+ m ga-akpọghachi ha n’ala ịta ahịhịa ha,+ ha ga-amụ ọmụmụ, baakwa ụba.+
3 “M ga-esi n’ala niile m chụsasịrị atụrụ m chịkọta ndị fọdụrụ n’ime ha,+ m ga-akpọghachi ha n’ala ịta ahịhịa ha,+ ha ga-amụ ọmụmụ, baakwa ụba.+