Aịzaya 65:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “N’ihi na, lee, m na-eke eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghị echeta ihe mbụ niile,+ ha agaghị abatakwa n’obi.+ 2 Pita 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ anyị na-echere dị ka nkwa ya si dị, ezi omume ga-ebikwa n’ime ha.+
17 “N’ihi na, lee, m na-eke eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghị echeta ihe mbụ niile,+ ha agaghị abatakwa n’obi.+
13 Ma e nwere eluigwe ọhụrụ+ na ụwa ọhụrụ+ anyị na-echere dị ka nkwa ya si dị, ezi omume ga-ebikwa n’ime ha.+