3 Otú ọ dị, Zerọbabel na Jeshụa+ na ndị isi+ nke ọnụmara ndị ọzọ sịrị ha: “Ọ dịghị ihe jikọrọ anyị na unu n’ụlọ a anyị na-ewuru Chineke anyị,+ n’ihi na anyị onwe anyị ga-agbakọ aka wuoro Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ, dị nnọọ ka Saịrọs+ eze Peshia nyere anyị n’iwu.”
2 Ọ bụ mgbe ahụ ka Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na Jeshụa+ nwa Jehọzadak biliri wee malite iwughachi ụlọ Chineke nke dị na Jeruselem; ndị amụma Chineke,+ bụ́ ndị na-enyere ha aka, sokwa ha.
16 M ga-etinye okwu m n’ọnụ gị,+ m ga-emekwa ka ndò nke aka m kpuchie gị,+ iji mee ka eluigwe guzosie ike,+ tọọkwa ntọala ụwa,+ wee sị Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+
14M wee hụ, ma, lee! Nwa Atụrụ+ ahụ ka o guzo n’Ugwu Zayọn,+ ya na otu narị puku na puku iri anọ na puku anọ,+ bụ́ ndị e dere aha ya na aha Nna ya+ n’egedege ihu ha.