Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sị: “Mụ onwe m emewo ka eze m nọdụ n’ocheeze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.”+ Ndị Hibru 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+ 1 Pita 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume, nke a họọrọ, bụ́ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala, nke dị oké ọnụ ahịa; ọ dịghịkwa onye nwere okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu ma ọlị.”+
22 Ma unu abịaruwo nso n’Ugwu Zayọn+ nakwa obodo+ nke Chineke dị ndụ, bụ́ Jeruselem nke eluigwe,+ na ọtụtụ iri puku ndị mmụọ ozi,+
6 N’ihi na e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị: “Lee! Ana m edo na Zayọn otu nkume, nke a họọrọ, bụ́ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala, nke dị oké ọnụ ahịa; ọ dịghịkwa onye nwere okwukwe na ya nke a ga-emechu ihu ma ọlị.”+