20 Otú ọ dị, m zara ha wee sị ha: “Ọ bụ Chineke nke eluigwe+ ga-eme ka ihe gaara anyị nke ọma,+ anyị onwe anyị kwa, bụ́ ndị ohu ya, ga-ebili, anyị ga-ewukwa ya; ma unu onwe unu enweghị òkè+ ma ọ bụ ihe ruuru unu ma ọ bụ ihe ncheta+ n’ime Jeruselem.”
9 Ya mere, nwaanyị Sameria ahụ sịrị ya: “N’agbanyeghị na ị bụ onye Juu, olee otú i si na-arịọ m ka m nye gị mmiri ka ị ṅụọ, ebe m bụ nwaanyị Sameria?” (N’ihi na ndị Juu na ndị Sameria adịghị emekọ ihe.)+