3 Ọtụtụ ndị ga-ejekwa wee sị: “Bịanụ+ ka anyị gbagoo n’ugwu Jehova, n’ụlọ Chineke nke Jekọb; ọ ga-akụziri anyị ụzọ ya, anyị ga-ejekwa ije n’ụzọ ya.”+ N’ihi na ọ bụ na Zayọn ka iwu ga-esi pụta, okwu Jehova ga-esikwa na Jeruselem pụta.+
4 ndị bụ́ ụmụ Izrel+ n’ezie, ndị e doro dị ka ụmụ,+ ndị nwetara ebube+ ahụ na ọgbụgba ndụ+ ndị ahụ, ndị e nyekwara Iwu+ ahụ na ozi ahụ dị nsọ,+ ndị e kwekwara nkwa ndị ahụ;+