25 Unu bụ ụmụ+ ndị amụma, bụrụkwa ndị nketa nke nkwa ọgbụgba ndụ ahụ nke Chineke na nna nna unu hà gbara, nke a gwara Ebreham, sị, ‘Site ná mkpụrụ gị ka a ga-agọzi ezinụlọ niile nke ụwa.’+
8 “O nyekwara ya ọgbụgba ndụ nke ibi úgwù;+ o sikwa otú ahụ ghọọ nna Aịzik,+ biekwa ya úgwù n’ụbọchị nke asatọ,+ Aịzik aghọọkwa nna Jekọb, Jekọb aghọọkwa nna nke ndị isi ezinụlọ iri na abụọ ahụ.+