Ọrụ Ndịozi 3:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị amụma ahụ kwuru gbasara ọgbụgba ndụ Chineke na nna nna unu hà gbara. Unu sokwa n’ọgbụgba ndụ a,+ n’ihi na Chineke kwere Ebreham nkwa, sị: ‘M ga-esi n’aka nwa* gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.’+
25 Ndị amụma ahụ kwuru gbasara ọgbụgba ndụ Chineke na nna nna unu hà gbara. Unu sokwa n’ọgbụgba ndụ a,+ n’ihi na Chineke kwere Ebreham nkwa, sị: ‘M ga-esi n’aka nwa* gị gọzie ezinụlọ niile dị n’ụwa.’+