Jenesis 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị+ ka mba niile nke ụwa ga-agọzi onwe ha n’ihi na i gewo ntị n’olu m.’”+ Ndị Galeshia 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ebe ọ bụ na Akwụkwọ Nsọ bu ụzọ hụ na Chineke ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume n’ihi okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-agọzi mba niile site na gị.”+
8 Ma ebe ọ bụ na Akwụkwọ Nsọ bu ụzọ hụ na Chineke ga-akpọ ndị mba ọzọ ndị ezi omume n’ihi okwukwe, o bu ụzọ zie Ebreham ozi ọma, sị: “A ga-agọzi mba niile site na gị.”+