Jenesis 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+ Ndị Rom 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụghịkwa n’ihi na ha bụ mkpụrụ Ebreham mere ha niile ji bụrụ ụmụ,+ kama: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+ Ndị Galeshia 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma, ọ bụ Ebreham+ na mkpụrụ ya+ ka e kwere nkwa ndị ahụ. Ihe o kwuru abụghị: “Na mkpụrụ dị iche iche,” dị ka ọ̀ na-ekwu banyere ọtụtụ mkpụrụ, kama dị ka à ga-asị na ọ na-ekwu banyere otu onye, ọ sịrị:+ “Na mkpụrụ gị,”+ nke bụ́ Kraịst.+
15 M+ ga-emekwa ka iro+ dịrị n’etiti gị+ na nwaanyị ahụ+ nakwa n’etiti mkpụrụ gị+ na mkpụrụ ya.+ Ọ+ ga-egwepịa gị+ isi,+ ị+ ga-emerụkwa ya ahụ́+ n’ikiri ụkwụ.”+
7 Ọ bụghịkwa n’ihi na ha bụ mkpụrụ Ebreham mere ha niile ji bụrụ ụmụ,+ kama: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+
16 Ma, ọ bụ Ebreham+ na mkpụrụ ya+ ka e kwere nkwa ndị ahụ. Ihe o kwuru abụghị: “Na mkpụrụ dị iche iche,” dị ka ọ̀ na-ekwu banyere ọtụtụ mkpụrụ, kama dị ka à ga-asị na ọ na-ekwu banyere otu onye, ọ sịrị:+ “Na mkpụrụ gị,”+ nke bụ́ Kraịst.+