Jenesis 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Ebreham nyere Aịzik ihe niile o nwere,+ Ndị Rom 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụghịkwa n’ihi na ha bụ mkpụrụ Ebreham mere ha niile ji bụrụ ụmụ,+ kama: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+ Ndị Rom 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya bụ, ndị bụ́ ụmụ n’anụ ahụ́+ abụghị ụmụ Chineke+ n’ezie, kama ndị a na-agụ dị ka mkpụrụ ahụ bụ ndị bụ́ ụmụ site ná nkwa+ ahụ.
7 Ọ bụghịkwa n’ihi na ha bụ mkpụrụ Ebreham mere ha niile ji bụrụ ụmụ,+ kama: “Ihe a ga-akpọ ‘mkpụrụ gị’ ga-esi n’Aịzik.”+
8 Ya bụ, ndị bụ́ ụmụ n’anụ ahụ́+ abụghị ụmụ Chineke+ n’ezie, kama ndị a na-agụ dị ka mkpụrụ ahụ bụ ndị bụ́ ụmụ site ná nkwa+ ahụ.