Abụ Ọma 110:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova ga-esi na Zayọn+ zipụ mkpanaka+ nke ike gị, sị:“Gaa na-enwe mmeri n’etiti ndị iro gị.”+ Aịzaya 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ṅaanụ m ntị, unu ndị m; unu mba nke m,+ geenụ m ntị. N’ihi na iwu ga-esi n’ebe m nọ pụta,+ m ga-emekwa ka mkpebi ikpe m dịrị ka ìhè nye ndị dị iche iche.+ Ndị Rom 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.” Mkpughe 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mba niile ga-eji ìhè ya na-eje ije,+ ndị eze nke ụwa ga-ewebatakwa ebube ha n’ime ya.+
4 “Ṅaanụ m ntị, unu ndị m; unu mba nke m,+ geenụ m ntị. N’ihi na iwu ga-esi n’ebe m nọ pụta,+ m ga-emekwa ka mkpebi ikpe m dịrị ka ìhè nye ndị dị iche iche.+
18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.”