Matiu 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa. Ọrụ Ndịozi 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+
14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa.
8 kama unu ga-anata ike+ mgbe mmụọ nsọ ga-adakwasị unu, unu ga-abụkwa ndị àmà+ m ma na Jeruselem+ ma na Judia dum nakwa na Sameria,+ ruokwa n’ebe kasị anya n’ụwa.”+