Matiu 28:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, gaanụ mee ndị mba niile+ ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ Na-eme ha baptizim+ n’aha nke Nna+ na nke Ọkpara+ na nke mmụọ nsọ.+ Mak 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A ghaghịkwa ibu ụzọ kwusaa+ ozi ọma+ ahụ ná mba niile. Ndị Rom 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.” Mkpughe 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee hụ mmụọ ozi ọzọ ka ọ na-efegharị n’etiti eluigwe,+ o nwekwara ozi ọma ebighị ebi+ nke bụ́ ozi obi ụtọ ọ ga-ezisara ndị bi n’ụwa, mba niile na ebo niile na asụsụ niile na ndị niile,+
19 Ya mere, gaanụ mee ndị mba niile+ ka ha bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ Na-eme ha baptizim+ n’aha nke Nna+ na nke Ọkpara+ na nke mmụọ nsọ.+
18 Ka o sina dị, ana m ajụ, sị, Ọ̀ bụ na ha anụghị? N’eziokwu, “ụda ha gazuru ụwa dum,+ okwu ha rukwara na nsọtụ niile nke elu ụwa+ mmadụ bi.”
6 M wee hụ mmụọ ozi ọzọ ka ọ na-efegharị n’etiti eluigwe,+ o nwekwara ozi ọma ebighị ebi+ nke bụ́ ozi obi ụtọ ọ ga-ezisara ndị bi n’ụwa, mba niile na ebo niile na asụsụ niile na ndị niile,+