Matiu 24:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa. Mak 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A ghaghịkwa ibu ụzọ kwusaa+ ozi ọma+ ahụ ná mba niile.
14 A ga-ekwusakwa ozi ọma+ nke a nke alaeze+ n’elu ụwa dum mmadụ bi ka ọ bụrụ àmà nye mba niile;+ mgbe ahụkwa ka ọgwụgwụ+ ga-abịa.