Ọrụ Ndịozi 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ha zisasịịrị obodo ahụ ozi ọma, meekwa ka ọtụtụ ndị bụrụ ndị na-eso ụzọ Jizọs,+ ha laghachiri na Listra, na Aịkoniọm, na Antiọk, Ọrụ Ndịozi 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ụfọdụ n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs, bụ́ ndị si Sesaria,+ sokwa anyị jee, ka ha wee kpọrọ anyị bịakwute otu nwoke anyị ga-anọ n’ụlọ ya dị ka ọbịa, ya bụ, otu onye a na-akpọ Minesin, onye Saịprọs, otu n’ime ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.
21 Mgbe ha zisasịịrị obodo ahụ ozi ọma, meekwa ka ọtụtụ ndị bụrụ ndị na-eso ụzọ Jizọs,+ ha laghachiri na Listra, na Aịkoniọm, na Antiọk,
16 Ma ụfọdụ n’ime ndị na-eso ụzọ Jizọs, bụ́ ndị si Sesaria,+ sokwa anyị jee, ka ha wee kpọrọ anyị bịakwute otu nwoke anyị ga-anọ n’ụlọ ya dị ka ọbịa, ya bụ, otu onye a na-akpọ Minesin, onye Saịprọs, otu n’ime ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs.