38 Pita gwara ha, sị: “Chegharịanụ,+ ka e meekwa onye ọ bụla n’ime unu baptizim+ n’aha+ Jizọs Kraịst ka e wee gbaghara unu mmehie unu,+ unu ga-anatakwa mmụọ nsọ ahụ a na-enye n’efu.+
12 Ma mgbe ha kweere n’ihe Filip kwuru, bụ́ onye nọ na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke+ na banyere aha Jizọs Kraịst, e mere ha baptizim, ma ndị ikom ma ndị inyom.+