Ndị Filipaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+ Mkpughe 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, ya bụ, n’apata ụkwụ ya, nke bụ́ Eze nke ndị eze na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile.+
9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+
16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, ya bụ, n’apata ụkwụ ya, nke bụ́ Eze nke ndị eze na Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile.+