15 N’oge ya a kara aka,+ onye obi ụtọ ahụ na onye naanị ya bụ Eze Ukwu+ ga-egosi onwe ya, onye bụ́ Eze+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị eze, na Onyenwenụ+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị nwenụ,
14 Ndị a ga-ebuso Nwa Atụrụ ahụ agha,+ ma Nwa Atụrụ ahụ ga-emeri ha,+ n’ihi na ọ bụ Onyenwenụ kasị ndị nwenụ niile na Eze nke ndị eze.+ Ndị so ya ga-emerikwa ha,+ ya bụ, ndị a kpọrọ, ndị a họọrọ, ndị kwesịkwara ntụkwasị obi.”