Mkpughe 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị eze ahụ ga-alụso Nwa Atụrụ ahụ agha.+ Ma Nwa Atụrụ ahụ ga-emeri ha,+ n’ihi na ọ bụ Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile na Eze ndị eze.+ Ndị so ya ga-emerikwa ha, ya bụ, ndị Chineke kpọrọ, ndị ọ họọrọ, na ndị jisiri ya aka ike.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:14 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 23 Ụlọ Nche,7/15/2015, p. 196/15/2012, p. 181/1/2007, p. 272/15/1998, p. 16-17 Mmezu Mkpughe, p. 254-256, 276
14 Ndị eze ahụ ga-alụso Nwa Atụrụ ahụ agha.+ Ma Nwa Atụrụ ahụ ga-emeri ha,+ n’ihi na ọ bụ Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile na Eze ndị eze.+ Ndị so ya ga-emerikwa ha, ya bụ, ndị Chineke kpọrọ, ndị ọ họọrọ, na ndị jisiri ya aka ike.”+
17:14 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 23 Ụlọ Nche,7/15/2015, p. 196/15/2012, p. 181/1/2007, p. 272/15/1998, p. 16-17 Mmezu Mkpughe, p. 254-256, 276