6 Ahụkwara m nwa atụrụ+ nke guzo n’etiti ocheeze ahụ na n’etiti ndị mmụọ ozi anọ ahụ na n’etiti ndị okenye ahụ+ dị ka à ga-asị na e gburu ya egbu.+ O nwere mpi asaa na anya asaa. Anya asaa ndị a pụtara mmụọ asaa nke Chineke,+ ndị o zigara n’ụwa niile.