Aịzaya 53:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E mesiri onye ahụ ike.+ O kwere ka e mekpaa ya ahụ́.+ O kwughịkwa ihe ọ bụla. A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu.+ Ọ dị ka nne atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị. O kwughịkwa ihe ọ bụla.+ Jọn 1:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke onye na-ewepụ mmehie+ nke ụwa.+ 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Kama ihe e ji napụta unu bụ ọbara+ Kraịst,+ nke pụrụ iche, nke dị ka nke nwa atụrụ a na-emerụghị emerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ.+
7 E mesiri onye ahụ ike.+ O kwere ka e mekpaa ya ahụ́.+ O kwughịkwa ihe ọ bụla. A kpụụrụ ya ka atụrụ a gaje igbu egbu.+ Ọ dị ka nne atụrụ gbara nkịtị ka a na-akpacha ya ajị. O kwughịkwa ihe ọ bụla.+
29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke onye na-ewepụ mmehie+ nke ụwa.+
19 Kama ihe e ji napụta unu bụ ọbara+ Kraịst,+ nke pụrụ iche, nke dị ka nke nwa atụrụ a na-emerụghị emerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ.+