Jọn 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+ Mkpughe 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee hụ nwa atụrụ+ nke guzo n’etiti ocheeze ahụ+ na n’etiti ihe anọ ahụ dị ndụ na n’etiti ndị okenye ahụ+ dị ka à ga-asị na e gburu ya egbu,+ o nwere mpi asaa na anya asaa, bụ́ anya ndị pụtara mmụọ asaa+ nke Chineke, bụ́ ndị e zigara n’ụwa dum.
29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+
6 M wee hụ nwa atụrụ+ nke guzo n’etiti ocheeze ahụ+ na n’etiti ihe anọ ahụ dị ndụ na n’etiti ndị okenye ahụ+ dị ka à ga-asị na e gburu ya egbu,+ o nwere mpi asaa na anya asaa, bụ́ anya ndị pụtara mmụọ asaa+ nke Chineke, bụ́ ndị e zigara n’ụwa dum.