1 Timoti 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụ onye obi ụtọ, naanị ya bụkwa Eze Ukwu. Ọ ga-egosi ebube ya n’oge a kara aka. Ọ bụ Eze ndị eze na Onyenwe ndị nna ukwu niile.+ 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:15 Ụlọ Nche,9/15/2008, p. 319/1/2005, p. 27
15 Ọ bụ onye obi ụtọ, naanị ya bụkwa Eze Ukwu. Ọ ga-egosi ebube ya n’oge a kara aka. Ọ bụ Eze ndị eze na Onyenwe ndị nna ukwu niile.+