Mkpughe 17:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ndị eze ahụ ga-alụso Nwa Atụrụ ahụ agha.+ Ma Nwa Atụrụ ahụ ga-emeri ha,+ n’ihi na ọ bụ Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile na Eze ndị eze.+ Ndị so ya ga-emerikwa ha, ya bụ, ndị Chineke kpọrọ, ndị ọ họọrọ, na ndị jisiri ya aka ike.”+ Mkpughe 19:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, n’ebe apata ụkwụ ya. Aha ahụ bụ Eze ndị eze na Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile.+
14 Ndị eze ahụ ga-alụso Nwa Atụrụ ahụ agha.+ Ma Nwa Atụrụ ahụ ga-emeri ha,+ n’ihi na ọ bụ Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile na Eze ndị eze.+ Ndị so ya ga-emerikwa ha, ya bụ, ndị Chineke kpọrọ, ndị ọ họọrọ, na ndị jisiri ya aka ike.”+
16 O nwere aha e dere n’uwe elu ya, n’ebe apata ụkwụ ya. Aha ahụ bụ Eze ndị eze na Onyenwenụ kacha ndị nwenụ niile.+