Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jizọs wee bịakwute ha, gwa ha okwu, sị: “E nyewo m ikike niile+ n’eluigwe na n’elu ụwa. Ọrụ Ndịozi 2:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ya mere, ka ụlọ Izrel dum mara n’ezie na Chineke mere ya Onyenwe anyị+ na Kraịst, bụ́ Jizọs a, onye unu kpọgidere n’osisi.”+ 1 Timoti 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ya a kara aka,+ onye obi ụtọ ahụ na onye naanị ya bụ Eze Ukwu+ ga-egosi onwe ya, onye bụ́ Eze+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị eze, na Onyenwenụ+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị nwenụ,
36 Ya mere, ka ụlọ Izrel dum mara n’ezie na Chineke mere ya Onyenwe anyị+ na Kraịst, bụ́ Jizọs a, onye unu kpọgidere n’osisi.”+
15 N’oge ya a kara aka,+ onye obi ụtọ ahụ na onye naanị ya bụ Eze Ukwu+ ga-egosi onwe ya, onye bụ́ Eze+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị eze, na Onyenwenụ+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị nwenụ,