6 Otú ọ dị, mgbe ndị isi nchụàjà na ndị ọrụ nche hụrụ ya, ha tiri mkpu, sị: “Kpọgide ya n’osisi! Kpọgide ya n’osisi!”+ Paịlet wee sị ha: “Kpọrọnụ ya n’onwe unu kpọgide n’osisi, n’ihi na o nweghị ihe ọjọọ m hụrụ o mere.”+
10 unu niile na ndị Izrel niile, maranụ na ọ bụ aha Jizọs Kraịst onye Nazaret,+ onye unu kpọgidere n’osisi,+ onye Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ọ bụ aha ya ka e ji mee ka ahụ́ dị nwoke a guzo n’ihu unu n’ebe a mma.