Diuterọnọmi 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ, ugwu ahụ nọkwa na-ere ọkụ ruo n’etiti eluigwe; itiri, ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbachiri.+ Mkpughe 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee hụ, nụkwa ka otu ugo+ nke na-efe n’etiti eluigwe+ ji oké olu kwuo, sị: “Ahụhụ, ahụhụ, ahụhụ+ ga-adịrị ndị bi n’elu ụwa n’ihi oké ụda nke opi ndị fọdụrụ nke mmụọ ozi atọ ahụ, bụ́ ndị chọrọ ịfụ opi ha!”+ Mkpughe 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ahụkwara m otu mmụọ ozi ka o guzo n’anyanwụ, o wee jiri oké olu kpọọ nnụnụ niile+ na-efe n’etiti eluigwe, sị: “Bịanụ ebe a, zukọtanụ iri oké nri anyasị nke Chineke,
11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ, ugwu ahụ nọkwa na-ere ọkụ ruo n’etiti eluigwe; itiri, ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbachiri.+
13 M wee hụ, nụkwa ka otu ugo+ nke na-efe n’etiti eluigwe+ ji oké olu kwuo, sị: “Ahụhụ, ahụhụ, ahụhụ+ ga-adịrị ndị bi n’elu ụwa n’ihi oké ụda nke opi ndị fọdụrụ nke mmụọ ozi atọ ahụ, bụ́ ndị chọrọ ịfụ opi ha!”+
17 Ahụkwara m otu mmụọ ozi ka o guzo n’anyanwụ, o wee jiri oké olu kpọọ nnụnụ niile+ na-efe n’etiti eluigwe, sị: “Bịanụ ebe a, zukọtanụ iri oké nri anyasị nke Chineke,