Mkpughe 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ahụkwara m otu mmụọ ozi ka o guzo n’anyanwụ. O jikwa oké olu kpọọ nnụnụ niile na-efe n’etiti eluigwe,* sị: “Bịanụ ebe a. Zukọtanụ maka nnukwu oriri Chineke kpọrọ,+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:17 Mmezu Mkpughe, p. 284-285
17 Ahụkwara m otu mmụọ ozi ka o guzo n’anyanwụ. O jikwa oké olu kpọọ nnụnụ niile na-efe n’etiti eluigwe,* sị: “Bịanụ ebe a. Zukọtanụ maka nnukwu oriri Chineke kpọrọ,+