2 Ndị Eze 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otú ọ dị, mba nke ọ bụla na-eme chi nke ya,+ nke ha na-edebe n’ụlọ dị n’ebe ndị dị elu nke ndị Sameria rụrụ, mba nke ọ bụla n’obodo ha bi. 2 Ndị Eze 17:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha ghọrọ ndị na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ chi ha ka ha na-efe ofufe,+ dị ka okpukpe nke mba ndị ahụ si dị, bụ́ ebe e si dọrọ ha n’agha.+
29 Otú ọ dị, mba nke ọ bụla na-eme chi nke ya,+ nke ha na-edebe n’ụlọ dị n’ebe ndị dị elu nke ndị Sameria rụrụ, mba nke ọ bụla n’obodo ha bi.
33 Ha ghọrọ ndị na-atụ egwu Jehova,+ ma, ọ bụ chi ha ka ha na-efe ofufe,+ dị ka okpukpe nke mba ndị ahụ si dị, bụ́ ebe e si dọrọ ha n’agha.+