Abụ Ọma 94:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na Jehova agaghị ahapụ ndị ya,+Ọ gaghịkwa ahapụ ihe nketa ya.+ Jeremaya 31:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “‘Ọ bụrụ na a pụrụ iwepụ ụkpụrụ ndị a n’ihu m,’+ ka Jehova kwuru, ‘ndị bụ́ mkpụrụ Izrel pụkwara ịkwụsị ịbụ mba n’ihu m mgbe niile.’”+
36 “‘Ọ bụrụ na a pụrụ iwepụ ụkpụrụ ndị a n’ihu m,’+ ka Jehova kwuru, ‘ndị bụ́ mkpụrụ Izrel pụkwara ịkwụsị ịbụ mba n’ihu m mgbe niile.’”+