Aịzaya 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ, Izrel+ ga-ama ifuru, waakwa alaka; ha ga-amịju mkpụrụ n’elu ala.+ Aịzaya 65:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-eme ka ụmụ si na Jekọb pụta,+ meekwa ka ndị ga-eketa ugwu m si na Juda pụta;+ ndị m họọrọ ga-enweta ya,+ ndị ohu m ga-ebikwa n’ebe ahụ.+
6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ, Izrel+ ga-ama ifuru, waakwa alaka; ha ga-amịju mkpụrụ n’elu ala.+
9 M ga-eme ka ụmụ si na Jekọb pụta,+ meekwa ka ndị ga-eketa ugwu m si na Juda pụta;+ ndị m họọrọ ga-enweta ya,+ ndị ohu m ga-ebikwa n’ebe ahụ.+