Ezikiel 39:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ugbu a ka m ga-akpọghachite ndị Jekọb+ a dọọrọ n’agha, meekwara ụlọ Izrel dum ebere.+ M ga-ekworo aha nsọ m ekworo.+
25 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ugbu a ka m ga-akpọghachite ndị Jekọb+ a dọọrọ n’agha, meekwara ụlọ Izrel dum ebere.+ M ga-ekworo aha nsọ m ekworo.+