11 A ga-achịkọta ụmụ Juda na ụmụ Izrel ka ha dịrị n’otu,+ ha ga-eme otu onye onyeisi ha wee si n’ala ahụ pụọ,+ n’ihi na ụbọchị Jezril ga-abụ ụbọchị ukwu.+
16 “N’ihi ya, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘“M ga-eji obi ebere lọghachikwute Jeruselem.+ A ga-ewu ụlọ m n’ime ya,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “a ga-esetịkwa eriri e ji atụ̀ ihe n’elu Jeruselem.”’+