Jeremaya 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid.+ Otu eze ga na-achị+ ma jiri ezi uche na-eme ihe, na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ala a.+ Ezikiel 34:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M ga-enyekwa ha otu onye ọzụzụ atụrụ,+ bụ́ ohu m Devid,+ ọ ga-azụkwa ha. Ya onwe ya ga-azụ ha, ya onwe ya ga-abụkwa onye na-azụ ha.+
5 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid.+ Otu eze ga na-achị+ ma jiri ezi uche na-eme ihe, na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ala a.+
23 M ga-enyekwa ha otu onye ọzụzụ atụrụ,+ bụ́ ohu m Devid,+ ọ ga-azụkwa ha. Ya onwe ya ga-azụ ha, ya onwe ya ga-abụkwa onye na-azụ ha.+