Ezikiel 37:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “‘“Ohu m Devid ga-abụ eze ha,+ ha niile ga-enwekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ha ga-ejekwa ije ná mkpebi ikpe m,+ ha ga-edebekwa ụkpụrụ m,+ ha ga-emekwa ya.+ Hosia 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+
24 “‘“Ohu m Devid ga-abụ eze ha,+ ha niile ga-enwekwa otu onye ọzụzụ atụrụ.+ Ha ga-ejekwa ije ná mkpebi ikpe m,+ ha ga-edebekwa ụkpụrụ m,+ ha ga-emekwa ya.+
5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+