Jeremaya 23:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid.+ Otu eze ga na-achị+ ma jiri ezi uche na-eme ihe, na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ala a.+ Jeremaya 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-efe Jehova bụ́ Chineke ha ofufe, jeekwara Devid bụ́ eze ha,+ onye m ga-enye ha, ozi.”+ Hosia 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+ Luk 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+
5 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-eme ka ome ezi omume puoro Devid.+ Otu eze ga na-achị+ ma jiri ezi uche na-eme ihe, na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ala a.+
5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+
32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+