Ndị Filipaị 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka ikpere ọ bụla wee gbuo n’ala n’aha Jizọs, ma nke ndị nọ n’eluigwe ma nke ndị nọ n’elu ụwa ma nke ndị nọ n’okpuru ala,+ 1 Timoti 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’oge ya a kara aka,+ onye obi ụtọ ahụ na onye naanị ya bụ Eze Ukwu+ ga-egosi onwe ya, onye bụ́ Eze+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị eze, na Onyenwenụ+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị nwenụ,
10 ka ikpere ọ bụla wee gbuo n’ala n’aha Jizọs, ma nke ndị nọ n’eluigwe ma nke ndị nọ n’elu ụwa ma nke ndị nọ n’okpuru ala,+
15 N’oge ya a kara aka,+ onye obi ụtọ ahụ na onye naanị ya bụ Eze Ukwu+ ga-egosi onwe ya, onye bụ́ Eze+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị eze, na Onyenwenụ+ nke ndị na-achị achị dị ka ndị nwenụ,