Matiu 27:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ma mgbe onyeisi ndị agha ahụ na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị na-emenụ, ha tụrụ egwu nke ukwuu, sị: “N’ezie, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+ Jọn 1:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Nataniel wee sị ya: “Rabaị, ị bụ Ọkpara Chineke,+ ị bụ Eze+ Izrel.”
54 Ma mgbe onyeisi ndị agha ahụ na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị na-emenụ, ha tụrụ egwu nke ukwuu, sị: “N’ezie, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+