Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+ Ezikiel 36:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 M ga-etinye mmụọ m n’ime unu,+ m ga-emekwa ihe ka unu wee jee ije n’ụkpụrụ m,+ unu ga-emekwa ihe m kpere n’ikpe ma debe ya.+
39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+
27 M ga-etinye mmụọ m n’ime unu,+ m ga-emekwa ihe ka unu wee jee ije n’ụkpụrụ m,+ unu ga-emekwa ihe m kpere n’ikpe ma debe ya.+