Jeremaya 31:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ+ mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,”+ ka Jehova kwuru. “M ga-etinye iwu m n’ime ha,+ m ga-edekwa ya n’obi ha.+ M ga-abụ Chineke ha, ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.”+
33 “N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ+ mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,”+ ka Jehova kwuru. “M ga-etinye iwu m n’ime ha,+ m ga-edekwa ya n’obi ha.+ M ga-abụ Chineke ha, ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.”+