Ezikiel 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-enyekwa ha otu obi,+ m ga-etinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime ha;+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́+ ha ma nye ha obi nke dị nro dị ka anụ ahụ́,+ Ezikiel 36:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-enyekwa unu obi ọhụrụ,+ tinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime unu,+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́ unu ma nye unu obi anụ ahụ́.+
19 M ga-enyekwa ha otu obi,+ m ga-etinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime ha;+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́+ ha ma nye ha obi nke dị nro dị ka anụ ahụ́,+
26 M ga-enyekwa unu obi ọhụrụ,+ tinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime unu,+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́ unu ma nye unu obi anụ ahụ́.+