Abụ Ọma 51:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, biko, mee ka m nwee obi dị ọcha,+Tinyekwa mmụọ ọhụrụ, nke iguzosi ike, n’ime m.+ Jeremaya 31:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ+ mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,”+ ka Jehova kwuru. “M ga-etinye iwu m n’ime ha,+ m ga-edekwa ya n’obi ha.+ M ga-abụ Chineke ha, ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.”+ Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+ Ezikiel 36:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Unu aghaghị icheta ụzọ ọjọọ unu na omume unu na-adịghị mma.+ Unu aghaghịkwa ịkpọ onwe unu asị n’ihi njehie unu nakwa n’ihi ihe arụ unu.+ Ndị Efesọs 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 kama nke ahụ, unu kwesịrị ime ka ike nke na-eduzi uche unu dị ọhụrụ,+
33 “N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ+ mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,”+ ka Jehova kwuru. “M ga-etinye iwu m n’ime ha,+ m ga-edekwa ya n’obi ha.+ M ga-abụ Chineke ha, ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.”+
39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+
31 Unu aghaghị icheta ụzọ ọjọọ unu na omume unu na-adịghị mma.+ Unu aghaghịkwa ịkpọ onwe unu asị n’ihi njehie unu nakwa n’ihi ihe arụ unu.+