Abụ Ọma 51:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, biko, mee ka m nwee obi dị ọcha,+Tinyekwa mmụọ ọhụrụ, nke iguzosi ike, n’ime m.+ Ezikiel 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-enyekwa ha otu obi,+ m ga-etinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime ha;+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́+ ha ma nye ha obi nke dị nro dị ka anụ ahụ́,+ Ezikiel 18:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Wepụnụ mmebi iwu unu niile n’ebe unu nọ,+ meerenụ onwe unu obi ọhụrụ+ na mmụọ ọhụrụ,+ n’ihi na, gịnị mere unu ga-eji nwụọ,+ unu ụlọ Izrel?’ Ndị Rom 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kwụsịkwanụ ịbụ ndị na-eme omume dị ka+ usoro ihe nke a si dị, kama gbanweenụ site n’ime ka uche unu dị ọhụrụ,+ ka unu wee chọpụta n’onwe unu+ ihe bụ́ uche+ Chineke, nke ziri ezi na nke dị ya mma, nke zukwara okè.
19 M ga-enyekwa ha otu obi,+ m ga-etinyekwa mmụọ ọhụrụ n’ime ha;+ m ga-ewepụkwa obi nkume n’ahụ́+ ha ma nye ha obi nke dị nro dị ka anụ ahụ́,+
31 Wepụnụ mmebi iwu unu niile n’ebe unu nọ,+ meerenụ onwe unu obi ọhụrụ+ na mmụọ ọhụrụ,+ n’ihi na, gịnị mere unu ga-eji nwụọ,+ unu ụlọ Izrel?’
2 Kwụsịkwanụ ịbụ ndị na-eme omume dị ka+ usoro ihe nke a si dị, kama gbanweenụ site n’ime ka uche unu dị ọhụrụ,+ ka unu wee chọpụta n’onwe unu+ ihe bụ́ uche+ Chineke, nke ziri ezi na nke dị ya mma, nke zukwara okè.