Ezikiel 18:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ndị Izrel, kwụsịnụ mmehie niile unu na-eme.+ Gbanweenụ ụdị obi unu nwere nakwa otú unu si eche echiche.+ Gịnị mere unu ga-eji anwụ?’+
31 Ndị Izrel, kwụsịnụ mmehie niile unu na-eme.+ Gbanweenụ ụdị obi unu nwere nakwa otú unu si eche echiche.+ Gịnị mere unu ga-eji anwụ?’+