Jeremaya 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+ Ọrụ Ndịozi 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ kpaghịkwa ókè ọ bụla ma ọlị n’etiti anyị na ha,+ kama o mere ka obi ha dị ọcha site n’okwukwe.+ Ndị Efesọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na anyị bụ aka ọrụ ya,+ e kekwara+ anyị site n’ịdị n’otu+ nke anyị na Kraịst Jizọs maka ọrụ ọma,+ nke Chineke kwadebere tupu oge eruo+ ka anyị wee na-eje ije n’ime ha.
39 M ga-enye ha otu obi,+ meekwa ka ha mara otu ụzọ, ka ha wee na-atụ egwu m mgbe niile, ka ihe wee dịrị ha na ụmụ ha ndị ga-anọchi ha mma.+
10 N’ihi na anyị bụ aka ọrụ ya,+ e kekwara+ anyị site n’ịdị n’otu+ nke anyị na Kraịst Jizọs maka ọrụ ọma,+ nke Chineke kwadebere tupu oge eruo+ ka anyị wee na-eje ije n’ime ha.